Take a fresh look at your lifestyle.

Temilade Openiyi Onye mmeri Grammy ga-esonye na emume Dreamville na US.

Victoria Banga dere ya na bekee.

0 134

Temilade Openiyi Onye mmeri Grammy ga-esonye na emumeDreamville na US.
Ndị nta akụkọ na-akọ na onye rap America na onye guzobere fiista egwu kwa afọ, J.Cole kpugheere ndị na-ese ihe na Dreamville web.

Eprel 5 na 6 na Dorothea Dix Park na Raleigh, North Carolina ka a ga-ahazi emumme a .

Tems bụ naanị onye na-ese ihe na Africa kwadoro maka ngosi ahụ.

J. Cole na-akwado ya na ndị otu Dreamville ya.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *