Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu aṅụwo iyi na onye isi nchịkwa nke Rivers State, Vice Admiral Ibok-Ete Ibas (Rtd), na State House, Abuja, isi obodo Naijiria.
Ibas ṅụrụ iyi na Wednesde ka ya na Onye isi ala nwechara nzukọ dị mkpirikpi na-esote nhọpụta.
A ga-echeta na Onyeisiala Tinubu họpụtara Ibas n’uhuruchi Tuzdee ka ọ na-achị steeti Rivers steeti ka o kwupụtachara ọnọdụ mberede na steeti ahụ ka mkpamkpa ndọrọ ndọrọ ọchịchị gbagoro na steeti ahụ
Leave a Reply