Nkwado ijeri naira iri na ụma atọ maka akọrọngwa ahụike na akụrụngwa nchọpụta:Gọọmenti Naijiria.
Temitope Mustapha, Abuja dere ya na bekee.
Nkwado ijeri naira iri na ụma atọ maka akọrọngwa ahụike na akụrụngwa nchọpụta:Gọọmenti Naijiria.
Ọkammụta Pate bụ Minista n’ahụ maka ọdimma na minista n’ahu maka ahụ ike mere ka amata nke a.Ha kwukwara na nkwado a gụnyere ọgwụ mgbochi na ngwa nyocha ọrịa shuga na ihe ndi ọzọ maka ụlọ ọgwụ nkuzi nke Abụbaka Tafawa Balewa na Bauchi
Mịnịsta a gbakwụnyere na a na-eme atụmatụ ndị ọzọ iji wetara ndị Naijiria enyemaka ọzọ, tinyere ihe ndị ọzọ a na-eme iji hụ na e chebere ọdịmma ụmụ amaala .
Nde nari naira iri iteghete na iri iteghete na asaa bụ nchikota e kenyere maka ọgwụ mgbochi ọrịa .
Ọkammụta Pate mere ka ọ dị mkpa itinye aka n’ịhụ na ịga n’ihu na-enweta ọgwụgwọ na-azọpụta ndụ n’etiti usoro ego ego ahụike zuru ụwa ọnụ.
Ijeri naira abuo ka a kwadoro maka ịzụrụ ngwa nrịbama maka ọrịa shuga n’obodo.
Dika Ọkammụta Pate kwuru na ọrịa shuga bụ nsogbu ahụike na-eto ngwa ngwa na Naijiria, yana ọtụtụ ndị ọrịa amaghị.
ụlọ ọrụ dị na Lagos mepụtara, ngwaọrụ nyocha oria shuga gọọmentị azụtala ya nke a soo n’otu n’ime ndị mbụ na mpaghara Afrika rụpụtara ngwa ndị dị otú ahụ .
“A ga-ekesa ngwaọrụ ndị a na ụlọ ọrụ ahụike mbụ na mba niile, yana ndị ọrụ ahụike a zụrụ azụ iji nyere ndị ọrịa aka ịchịkwa ọnọdụ ahụ.”
Leave a Reply