E nwere ọtụtụ ihe na-ebute adịghị anụ ihe.
Chigo dere ya.
E nwere ọtụtụ ihe na-ebute adịghị anụ ihe.
Ntị nwereike imebi n’ime afọ mgbe e bu onye ahụ n’afọ.
Ọ sị na ọgwụ nne nwa ahụ nụrụ mgbe ebu nwata n’afọ.
Ọria na-acha anya edoedo nke ndị ọcha kpọrọ “Juandice” ga-akpata nke a.
Ọ sị na ọtụtụ ọrịa ndị ọzọ nwereike ime nwa e bu n’afọ ahara ịnụ ntị mgbe a mụpụtara ya.
Mmadụ ị nọ ebe nnukwụ mkpọtụ di nwereike imebi ntị onye ahụ.
Nnukwu mkpọtụ nwereike imebị mmadụ ntị mee ka ọ hara ịnụ ihe”.
Leave a Reply