Ụlọọrụ Joint Admissions and Matriculation Board (Jamb) ekwuola mgbe ha ga-akwụsị ịdeba aha n’ule UTME nke afọ 2025.
Jamb mere ka a mata nke a n’akwụkwọ ọzị ha zipuru n’abali iri abuo na ano nke onwa Febuwarị, 2025.
Ha sị na ‘ ị deba aha n’ule UTME bidoro n’abali ato nke onwa Febuwarị, 2025 ga-akwụsị na Satọde abali asato, 2025′.
Jamb kwuru na mmadụ ruru 1,290,715 edebenyela aha n’ule UTME n’ime abalị iri na atọ kemgbe a manitere idebanye aha n’ule nke afọ 2025.
Leave a Reply