Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị ọlụsị :Steeti Anambra .

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 308

Otu ndị ọlụsị bụ  Joint National Association of Persons With Disabilities (JONAPWD), ngalaba steeti Anambra arịọla aka na-achị steeti ahu Chukwuma Soludo ka o nye ha ọrụ maka   n’inye ọrụ  na-aga n’ihu na steeti ahụ.

Onye isi oche JONAPWD, ngalaba steeti Ànambra  Comrade Ugochukwu Okeke rịọrọ arịrịọ  a maka ncheta ụbọchị ndị nwere nkwarụ mba ụwa nke afọ 2023 n’ụlọ ọrụ Prọfesọ Dora Akunyili Women Development Centre Awka.

 Na mmemme ahụ, Comrade Ugochukwu Okeke kọwara na ndị ọlụsị bụ otu n’ime ndị a na-akpachapụlu  anya na ọha ma ha na -enweka ọtụtụ ihe mgbochi na inweta agụmakwụkwọ, ọrụ, ahụike na mmekọrịta mmadụ na ibe ya, na-ekwu na mmemme ahụ na-enye ha ohere ịghọta ka teknụzụ nwere ike isi nyere ha aka n’isonye na ndozi na mmepe obodo

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *