Take a fresh look at your lifestyle.

Uttarakhand Tunnel: A gbapụtala ndị ọrụ 41 tọọrọ n’ime ọgba

0 524

Ndị ọrụ mmadụ iri anon a otu tọọrọ n’ime ọgba(tunnel) ebe ha na-arụ ọrụ n’ dị n’India e nwerela onwe ha ga ọ gachara abalị iri na asaa(Novemba 12) ọgba ahụ ji zee.

O si gọọmentị kwuru na nkea bụ ezigbote ‘ozi ọma” nye mba ahụ

O nweghị onye n’ime ha merụụ ahụ maka a na-eme ha nnyocha ahụ.

Ndị isi obodo na-enye ha ikuku oxygen, nri na mmiri site n’okporo igwe

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *