Ndị ọkaikpe mmadụ iri abụọ na abụọ a chọrọ ibugo n’ọkwa ikpe ikpe n’ụlọikpe kachasị na Naijiria.
chigo.
Ngala na-ahụ maka ndị ọkaikpe na Naịjirịa ewepụtala aha ndị ọkaikpe mmadụ iri abụọ na abụọ a chọrọ ibugo n’ọkwa ikpe ikpe n’ụlọikpe kachasị.
Mmadụ isii si na mpaghara North/Central, mmadụ isii ọzọ si na South/East, North/West nwere mmadụ anọ ebe South/South, South/West na North/East nwere mmadụ abụọ abụọ.
Aha ndị a gụnyere;
SOUTH-EAST
1. Hon Justice Nwaoma Uwa (Abia State)-Priority
1A.Hon Justice Onyekachi Otisi (Abia State) -Reserve
2. Hon Justice Obande Ogbuinya (Ebonyi State)-Priority
2A. Hon Justice Theresa Orji-Abadua (Imo State)- Reserve
3. Hon Justice Anthony Ogakwu (Enugu State)-Priority
3A. Hon Justice Chioma Nwosu-lheme (Imo State)-Reserve
SOUTH-SOUTH
1. Hon Justice Moore Adumein (Bayelsa State)-Priority
1A. Hon Justice Biobele Georgewill (Rivers State)-Reserve
SOUTH-WEST
1. Hon Justice Adewale Abiru (Lagos State)-Priority
1A. Hon Justice Olubunmi Oyewole (Osun State)-Reserve
NORTH-CENTRAL
1. Hon Jummai Sankey (Plateau State)-Priority
1A. Hon Justice Muhammad Ibrahim Sirajo (Plateau)-Reserve
2. Hon Justice Stephen Adah (Kogi State)-Priority
2A. Hon Justice Ridman Maiwada Abdullahi (Nassarawa State) -Reserve
3. Hon Justice Baba Idris (Niger State)-Priority
3A. Hon Justice Joseph Ikyegh (Benue State)-Reserve
NORTH-EAST
1. Hon Justice Haruna Simon Tsammani (Bauchi State)-Priority
1A. Hon Justice Abubakar Talba (Adamawa State)
NORTH-WEST
1. Hon Justice Muhammad Lawal Shuaibu (Jigawa State)-Priority
1A. Hon Justice Bello Aliyu (Zamfara State) -Reserve
2. Hon Justice Abubakar Sadiq Umar (Kebbi State)-Priority
2A. Hon Justice Abdullahi Mahmud Bayero (Kano State)-Reserve
BBC>IGBO
Leave a Reply