Take a fresh look at your lifestyle.

Ọkachamara:inye nwa ara ka bụ ihe kachasị mma.

chigo deziri ya n'igbo.

0 307

Ọkachamara:inye nwa ara ka bụ ihe kachasị mma.

Dr Bilyaminu Yari-Sifawa, Onye isi ngalaba na-ahụ maka mgbochi ọrịa na ọgwụ mgbochi ọrịa na steeti Sokoto , kwuru na inye nwa ara pụrụ iche ka bụ ihe mgbochi kachasị mma megide ọrịa na-egbu ụmụaka site na efu ruo ọnwa isii.

Onye isi ụlọ ọrụ ahụ kwupụtara nke a mgbe ọ na-ekwu okwu n’oge mkparịta ụka ụbọchị 2 maka mgbasa ozi gbasara ịgba ọgwụ mgbochi ọrịa n

Ọ kọwara na ọ bụ ka a mụchara ọnwa isii ka ewepụtara ọgwụ mgbochi iji nyere aka n’ịkwalite mgbochi  ọrịa ụmụaka, ya mere ọ dị mkpa ka ndị nne kwere inye nwa ara naanị maka ọdịmma ụmụ ha.

Y

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *