Take a fresh look at your lifestyle.

NRC) gọnahụrụ akụkọ maka ịnwa izu ohi ndị nkuzi ụgbọ okporo ígwè.

Chigo deziri ya n'igbo.

0 187

Ụlọọrụ na-ahụ maka ụgbọ okporo ígwè nke Nigeria (NRC) gọnahụrụ akụkọ maka ịnwa izu ohi ndị nkuzi ụgbọ okporo ígwè na Maiduguri,steeti Borno .

 

Mazị Fidet Okhiria bụ onye isi njikwa kọmiti ahụ kwuru nke a n’akwụkwọ ozi na steeti Legọs.

 

“E dọtara uche nke ụlọ ọrụ ụgbọ oloko nke Nigeria na akụkọ na-aga n’ihu n’ọtụtụ mgbasa ozi ọha na eze kwuru na ha sitere na Nigerian Television Authority (NTA), bụ nke a kọrọ na e mere mgbalị izuru ndị nkuzi NRC na Maiduguri.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *