Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọ ikpe ndị agha ga-ekpe General UM Mohamed ikpe.

Nokai Origin, Abuja dere ya na bekee.

0 279

Ụlọ ikpe ndị agha ga-ekpe  General UM Mohamed ikpe.

Ụlọ ikpe ndị agha Naịjirịa ewepụtala Tuzdee, abalị iri nke ọnwa Ọktoba 2023 ka gụpụta ikpe ya maka onye eboro ebubo bụbu onye isi otu Managing Director na Executive Vice Chairman nke Nigerian Army Properties Limited, Major General Umar Mohammed.

Ndị otu Pụrụ Iche nke Major General James Myam na-achị mara onye isi ndị agha ahụ ikpe  maka ịgha ụgha, ịlanarị ego n’ụzọ na-ezighị ezi, ịgba izu, na ihe nruru aka  ndị ọzọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *