Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Tinubu zutere ndị Naijiria na India.

Temitope Mustapha, Abuja dere ya na bekee.

0 314

Onye isi ala Tinubu zutere ndị Naijiria na India.

Onye isi ala, Bola Tinubu ezutewo ndị Naijiria na India na-ekwusi ike na ọ dị ka  eme ka ọganihu akụ na ụba,  na ọganihu ọha na eze.

Onye ndu Naijiria kwuputara nke a  mgbe ọ na-ekele ndị obodo Naijiria na India.

Onye isi ala Tinubu kwukwara na ọganiru Naijiria ga-ekulite ozugbo site na nka dị iche iche nke Naijira.

“Anyị bịara ebe a iji gosi gị ọdịnihu ọhụrụ mara mma. “Biko kwado nụụ nke a Onye isi ala rịọrọ.

Onye isi ala Tinubu  kwuru na –ebumnobi ya jiri banye dika onyeisiala Naijiria bụ ka ya weta ihe n’obodo a.

“Anyị abụghị ndị ogbenye na ihe ọmụma. Anyị abụghị ndị ogbenye na akụrụngwa mmadụ. Anyị bụ ndị dara ogbenye na njikwa na onye ndu, ya mere m ji zọọ ọkwa onyeisiala, iji nyere anyị niile aka ịkpụzi mkpụrụ obi obodo anyị n’ụzọ ziri ezi, “Onye isi ala kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *