Nchọpụta ego ụlọ: Ndị nnọchi anya na-ekwusi ike na AGF, CBN Gọvanọ pụta zara ọnụ ha.
Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.
Nchọpụta ego ụlọ: Ndị nnọchi anya na-ekwusi ike na AGF, CBN Gọvanọ pụta zara ọnụ ha.
Ụlọ ndị nnọchiteanya Ad-hoc Committee na-enyocha National Housing Fund (NHF) site na 2011 ruo taa kwusiri ike na (AGF), Mr. Oluwatoyin Madein na Gọvanọ nke ọba ego Naijiria Maazị Folashadun Shonubi ga-apụtarịrị n’onwe ya maka ịga n’ihu nyocha.
Onye isi oche kọmitii Ad-hoc, Hon. Dachung Bagos kwuru nke a ka nnọkọ kọmiti ahụ maliteghachiri, sị na e nwere ajụjụ teknụzụ nke naanị Gọvanọ CBN na AGF nwere ike ịza n’onwe ha.
Ọ dọrọ aka na ntị na dịka kọmiti ahụ ga-achọ ige onye ọ bụla nti ọ di mm aka ekpe ikpe ziri ezi, na ọ gaghị egbu oge ịkpọbata usoro iwu megide onye ọ bụla na-anwa imebi ikike ya ma ọ bụ mebie nyocha ahụ.
Leave a Reply