Take a fresh look at your lifestyle.

Gov Mohammed kwuputara agha megide igbutu osisi na  ịzụ ahịa unyi.

CHIGO.

0 474

Gov Mohammed kwuputara agha megide igbutu osisi na  ịzụ ahịa unyi.

Gọvanọ Bala Mohammed nke Bauchi steeti kwuputara agha megide ịzụ ahịa unyi na igbutu osisi na steeti ahụ.

Mohammed kwuputara nke a na steeti Bauchi na Mgbasa Ozi ịkụ osisi kwa afọ nke 2023 nke Ministri na-ahụ maka ụlọ na gburugburu ebe obibi haziri.

 

Mohammed, onye kwara arịrị n’ihe ndị na-egbutu osisi na-eme na steeti ahụ. Mohammed kwuru na ịkụ osisi ka dị ezigbo mkpa maka na o na- eweta  mmepe na-adigide.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *