Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Naijiria ahọpụtala bọọdụ NDDC ọhụrụ.

Aisha John Mark dere ya na bekee.

0 168

Onye isi ala Naijiria ahọpụtala bọọdụ NDDC ọhụrụ

Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta otu Board na Management Team ọhụrụ nke Niger Delta Development Commission (NDDC).

E mere ka a mara nke a n’akwụkwọ ozi binyere aka ma nye ndị nta akụkọ ozi site n’aka onye ndụmọdụ pụrụiche nye onye isi ala bụ Ajuri Ngelale.

Lee ha.

Mazị Chiedu Ebee – Onye isi oche – Delta

Dr. Samuel Ogbuku – Managing Director/ CEO – Bayelsa

Maazị Boma Iyaye – Executive Director (Finance and Admin) – Rivers

Mr. Victor Antai – Executive Director (Projects) – Akwa-Ibom

Ifedayo Abegunde – Executive Director (Corporate Services) – Ondo

Sen. Dimaro Denyanbofa – onye nnọchi anya steeti – Bayelsa

Mazi Abasi Ndikan Nkono – State Representative – Akwa Ibom

Rt. Hon. Monday Igbuya – State nnọchiteanya – Delta

Chief Tony Okocha – onye nnọchi anya steeti – Rivers

Hon Patrick Aisowieren – onye nnọchite anya steeti – Edo

Mazị Kyrian Uchegbu – onye nnọchite anya steeti – Imo

Victor Kolade Akinjo – onye nnọchi anya steeti – Ondo

Chief Dimgba Eruba – State Representative – Abia

Mazị Asu Oku Okang – onye nnọchi anya steeti – Cross River

Hon. Nick Wende – onye nnọchi anya mpaghara – North Central

Hon. Namdas Abdulrazak – onye nnọchi anya mpaghara – North East

Sen. Dr. Ibrahim Abdullahi Gobir – onye nnọchite anya mpaghara – North West

Onye isi ala na-atụ anya na ndị otu Board na Management ọhụrụ ga-ahụ na  nlekọta na-aga nke ọma na NDDC, k

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *