Take a fresh look at your lifestyle.

Nsogbu nke butere ịkagbu ụgbọ elu UK  ụgbọ elu agaghị eme ọzọ- ụgbọ elu UK

LANTANA NASIR DERE YA NA BEKEE.

0 350

Nsogbu nke butere ịkagbu njem  ụgbọ elu agaghị eme ọzọ-  ụgbọ elu UK

Nkwụsịtụ  njem ụgbọ elu na-abata ma na apụ na Britain nke ọdịda teknụzụ kpatara na Mọnde agaghị eme ọzọ ka emechara mgbanwe na sistemụ ahụ, Onye isi nke National Air Traffic Control Group NATS kwuru.

“Anyị  na arụsi ọrụ ike nke ukwuu kemgbe anyị weghachiri ọrụ ahụ na Mọnde iji jide n’aka na ụdị ihe o a agaghị eme ọzọ,” Onye isi oche NATS Martin Rolfe kwuru.

REUTERS

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *