Take a fresh look at your lifestyle.

ịba: Nkwuwapụta agha megide anwụnta.

Chigo dere ya na bekee.

0 412

ịba: Nkwuwapụta agha megide anwụnta.

Ụfọdụ ndị na-etinye aka na gburugburu ebe obibi na ahụike nke  ọha na Mọnde ekwupụtala agha zuru oke megide anwụnta iji gbochie kpamkpam ịba na ọrịa ndị metụtara ya na Naijiria. Ndị otu a mere nkwupụta a n’ọgbakọ  e mere maka ncheta ụbọchị anwụnta n’ụwa n’Abuja.

Ndị otu ahụ arịọrọ Nigeria End Malaria Council ka ha gbado anya n’ịkwụsị ịmụ nwa anwụnta .

Dọkịnta Yakubu Baba bụ onye na-edebanye aha na ngalaba ahụike gburugburu ebe obibi nke Naijiria (EHCON), kwuru na mmemme ịba azụ ga-abụrịrị ileba anya  nke igbochi ịba site n’ikpochapụ anwụnta .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *