Take a fresh look at your lifestyle.

Ụfọdụ ndị ọkachamara ewepụtala ndụmọdụ na usoro iji kwụsị ịje mposi n’ezi.

chigo.

0 358

 

Ụfọdụ ndị ọkachamara ewepụtala ndụmọdụ na usoro iji kwụsị ịje mposi n’ezi.

N’ihe dị ka afọ 2021, otu United Nations Children Fund kọrọ na nde mmadụ 46 na Naịjirịa ka na-eme

otu a.

Dọkịnta Adewale Obalenlege, bụ onye na-ahụ maka ahụike na onye na-akwado ahụike kwuru na nke a ga-akwusi.

Dị ka ya si kwuo,  ije mposi n’ezi nwere ike ibute ọrịa na-efe efe.

 

Obalenlege gbakwụnyere na ekwesịrị itinye mmachi maka  ịkwusi nke a.Ma ka e mekwaa ka ndi mmadiu mata n’iga mposi na-ezi adighi mma.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *