Take a fresh look at your lifestyle.

 Ihe nwa ọ na-ada gịnị n’ahịa?

chigo.

0 324

 Ihe nwa ọ na-ada gịnị n’ahịa?

Otu nwaanyị na-ere ihe ndị e ji amụ nwa n’ Ijanikin, Legọs, bụ Diamond Ujuora Simon gbara ama na, “Dịka aka onye ha, ọ ga-eri ndị na-akwado ezinaụlọ ihe dịka agbata narị naira abụọ na ọkara na otu nde naira (N250,000- N1,000,000 ) ịzụ ihe nwa.”

Simon kọwara na ụfọdụ akọrọngwa bụ ihe bụ iwu na ị ga-enwe ya, nwee nke bụ ndị rijuru afọ na-azụ ya.

Otu nwaanyị bi n’Enugwu ku nwa ọnwa atọ n’aka achọghị ka a kpọ aha ya kọwara, “Oge m mụrụ nwa, o riri m ihe ruru narị puku narị naira abụọ(N20000 (n’ihi na e ji ịwa ahụ amụ nwa.”

Nke a bụ n’ihi na ọ bụ ụlọọgwụ gọọmentị, ọ bụrụ nke ụlọọgwụ nọrọ onwe ha, ọ ga-eri gị puku nari naira atọ(N300,000).”

Nri nwa sọ n’ihe ọzọ na-ata ego n’ịzụ nwa

E tere ogiri, e tere ụgba, a gaghị eji mgbagbu ghara ọgụ.

Agaghị e ji maka mgbali ọnụahịa ịzụlite nwa ọhụrụ, hapụ ịmụ nwa.

ụfọdụ na-ekwu na ịhazi nwa olee onye ga-amụ ka mma iji nwee ohere leta ha anya nke ọma kacha mma.

Otu nwaany ji ụmụ abụọ dị afọ ịrị na afọ abụọ bụ Ngozi Ekene dụrụ ndị na-ebido ọhụrụ ndụmọdụ sị, ” Mee oke ike gị ha. Nye nwa ara rue ọnwa isii, kama ịgba isi akwara ịzụ mmiri ara ehi si Ala Bekee, e nwere nri na-enye ihe n’ahụ na be anyị karịa, dịka akamụ, soya beaans and nri ndị ọsọ.”

bbc IGBO

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *