Take a fresh look at your lifestyle.

ihe ndị na-akpatara gị afọ mgbu,

Chigo .

0 335

ihe ndị na-akpatara gị afọ mgbu,
Ọtụtụ mgbe ka afọ mgbu dulara ndị mmadụ mmụọ n’ihi na ha chere na ọ bụ naanị “nwa ntakịrị afọ mgbu”.
Mana ndị ọkachamara ekwuola na afọ mgbu nwere ike ịbụ ihe nrụtụ aka maka nnukwu ọrịa dị n’ahụ mmadụ nke e kwesịrị inyocha ma gwọọ kpamkpam ka onye ahụ nwere onwe ya.
Ha bu ndi a:
Ọnya afọ (Gastric Ulcer)
Ọrịa Okwute Akịr
Nso nwanyi
Appendisi

bbc igbo

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *