Ndị na-agbasaozi maka mmetọ ihu eligwe na-ekwukwa na izu ehi na-emetụta mmetọ ihu eligwu, ihu mmiri, nakwa ala n’ụzọ ugboro atọ ruo 10 karịa izu ọkụkọ. A na-ekwukwa na izu ehi na anụmanụ ndị dị ka ya na-emepụta ajọọ ikuku ndị na-emetọ ihu eligwe.
Naịjirịa so na mba ndị kwere nkwa ihibe usoro ga-ebeleta mmepụta ikuku ọjọọ ndị a mana ya bụ ihe ka na-aga nwanyọ nwanyọ.
Atụmatụ akụkọ a bụ ịhụ na ndị mmadụ malitere chọba egwu ojii mgbe chi ka dị banyere ikwalite ahụike ha.
bbc igbo.
Leave a Reply