Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọ Ndị Nnọchiteanya :Na-Agbatịkwu Mgbakwunye usoro esi eri ego .

Chigo dere ya na bekee.

0 264

Ndị ụlọ omebe iwu Naijiria agbatịla mmejuputa usoro esi eri ego nke mgbakwunye afọ 2022 emezigharịrị ruo 31 Disemba 2023.

Emere nke a na nnọkọ mberede nke ụlọ omebe iwu n’Abuja.

Ego mgbakwunye 2022 nke  they ijeri naira 819.5 na-enye nkwado maka ndozi akụrụngwa nke ide mmiri mebiri na 2022 gafee steeti iri atọ na isii na Federal Capital Territory.

 

 

Nke a bụ oge nke abụọ ndị omebe iwu na-agbatị mmejuputa akụkụ isi obodo nke usoro esi eri ego make mgbakwunye 2022 – nke mbụ gbatịpụrụ ya site na Machị 31 ruo June 30.

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *