Ndị Uweojii n’Anambra steeti ekwuola na ha ebidola chọwa ndị omekome ha chere wakporo ma gbuo ndi ụlọọrụ Amerịka na Naịjirịa ka ha na-aga n’Ọgbaru, n’ụbọchị Tuesday.
Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii n’Anambra steeti bụ DSP Ikenga Tochukwu sị na mwakpo a mere ka oji nkeji iri ato gafee elekere ato n’ehihie n’ụzọ Atani, Osamale n’Anambra Steeti. Ikenga sị “ndị omekome gburu ndị ọrụ nchekwa abụọ makwa gbuo kwa ndị ọrụ Amerịka na Naịjirịa abụọ mana o nweghị onye si mba US dị n’ụgbọala ahụ.”
Ọ sịkwa na ndị ọrụ nchekwa
Leave a Reply