Ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga – ọkachamara n’ihe banyere nri.
Stephanie Simon dere ya na bekee.
Ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga – ọkachamara n’ihe banyere nri.
Otu ọkachamara n’ihe gbasara nri, Oriakụ Uju Onuorah, kwuru na ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga nke mbụ, ọrịa obi na oke ibu n’oge ndụ ha.
Onuorah kwuru nke a na mkparịtaụka ya na ndị ntaakụkọ na-akpa n’ụbọchị ụka n’Abuja. Dị ka ya si kwuo, e wezụga eziokwu ahụ bụ na maka ụmụ amụrụ ọhụrụ, mmiri ara ara bụ nri kachasị , inye nwa ara na-abara nwa uru nke ukwu.
O kwukwara na inye nwa ara na- emegide ọrịa na nsogbu ụfọdụ.
Leave a Reply