Take a fresh look at your lifestyle.

Nrụgharị ọdụ ụgbọ elu Jigawa bụ maka mmepe akụ na ụba- Minista.

Tanimu Hassan, Abuja dere ya na bekee.

0 273

Nrụgharị ọdụ ụgbọ elu Jigawa bụ maka mmepe akụ na ụba- Minista.

Mkpebi gọọmentị Naịjiria mere ka iweghachi ụgbọ njem ụgbọ elu na Hadejia dị na Steeti Jigawa mpaghara ugwu ala Naijiria bụ maka nchekwa na mmepe akụ na ụba dị na steeti ahụ.
Dịka Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu, Sinetọ Hadi Sirika siri kwuo, ọ bụghị nanị na a ga-eji ọdụ ụgbọ elu ebubata ihe ndị a na-akọ n’ubi site na Jigawa na steeti ndị ọzọ gbara agbata obi gaa n’akụkụ dị iche iche na mba ndị ọzọ kamakwa imemina enweghị nchekwa na mpaghara ugwu ala Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *