Take a fresh look at your lifestyle.

Akwụkwọ ekpuhere na-egosi na mba Briten nwere ndị agha nọ na Yukren

0 417

Akwụkwọ ndị ekpughere na-egosi na mba Briten so na mba ndị nwere ndị agha pụrụiche na-alụ ọgụ na mba Yukren.

Ya bụ ekpughere gosiri na mba Briten nwere ndị agha iri ise, Latvia ndị agha iri na asaa, Fransị ndị agha iri na ise, Amerịka ndị agha iri na ano ebe Netherlands nwere otu onye agha na mba Yukren.

Kama akwụkwọ a ekpughere ekwughị ebe ndị agha a nọ na mba Yukren.

Gọọmentị mba Amerịka na-ekwu na ha na-eyocha ị chọpụta ebe e siri kpughe akwụkwọ a e zoro ezo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *