Take a fresh look at your lifestyle.

Mmadu ano amaraa ama na-azọ ọkwa Onyeisiala

0 561

Ichu nta votu na ọsọ onye ga-ewere ọkwa Onyeisiala Naịjirịa iji nọchie anya Onyeisiala Muhammadu Buhari na-aga n’ihu ka odi ugbua.

Ọ bụ mmadụ iri na asatọ ga-achịpụ ya n’ịzọ ọkwa onyeisiala a na ntuliaka a ga-eme n’abali iri abuo na ise nke onwa Febụwarị afo,2023.

Mmadụ anọ ndị a (na-esoghi usoro ọbụla) bụ ndị kachasị gbapụta ihe na ya bụ ndọrọndọrọ, dịka ngụkọ dị icheiche e merela na Naịjirịa n’ọdị nso a si gosipụta.

Ha bụ: Bola Ahmed Tinubu nke otu ndorondoro’All Progressives Congress’ (APC); Atiku Abubakar nke ‘Peoples Democratic Party’ (PDP); Peter Obi nke ‘Labour Party’ (LP); na Rabiu Kwankwaso nke ‘New Nigerian Peoples Party (NNPP).

Mmmadu anọ a bụ ndia aha ha kachasi adauda na ntuliaka nke afo 2023,ma ebe ekwenyere na ọbụ otu onye n’ime mmadu anọ ga enweta nmeri na ntuliaka 2023.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *