Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzukọ omiwu bụ, Femi Gbajabiamila esonyerela akan’achi Steeti Rivers bụ, Nyesom Ezenwo Wike,na mmemme igba afi iri ise na ise.
Gbajabiamila kwuru na Wike n’ime afọ iri ise na ise ọ nọrọ n’elu uwa,egosiputala na ọbụ ezi nwafọ.
O mere ka amata nkea site n’onu onye enyem aka pụrụ iche na mgbasa ozi bụ, Lanre Lasisi, na Wike agala mbọ ukwu na ọchichi onye kwuche ya n’ala Naijiria.
O kwuru na dika akana achi Steeti Riveras na,gọvanọ Wike arụọla ọrụ di ukwu nke ya so jee gbapee.
Gbajabiamila yoro Chineke ka onye Wike ogologo ndu na ahụike nakwa agam n’ihu.
Leave a Reply