Osote onyeisiala Yemi Osinbajo agaala njem ọrụ na Canada. ejije na njem nlegharị anyaIsiokwuMba ụwa By CHIDI IGWE On Nov 21, 2022 803 Share Nke a bụ oge izizi onye nọ ọkwa ya maọbụ nke onyeisiala na-aga obodo ahụ kamgbe 2000, bụ oge Olusegun Obasanjo gara ebe ahụ. Osinbajo na Freeland, bụ osote Praịm Mịnịsta Canada, na ndị ọrụ gọọmentị etiti obodo ahụ ga-enwe nzukọ puru iche. canadanjemosibajo 803 Share FacebookTwitterGoogle+ReddItWhatsAppPinterestEmail