Mịnịsta na-ahụ maka njem na Naịjirịa bụ Ademola Adegoroye kwuru na a ga-arụcha ọrụ okporo ụzọ na mpaghara South West.
O mesiri ndị steeti Ondo na Ekiti ka obi sie ha ike na gọọmentị ahapụbeghị mwugharị okporo ụzọ Akure-Ado Ekiti.
Mịnịsta a kwuru nke a mgbe ndị nnọchi anya ụlọ omebe iwu Ondo steeti, nke onye isi oche ha bụ Bamidele Oleyelogun, letara ya n’ụlọọrụ ya n’ụlọ ọrụ Federal Ministry of Transportation n’Abuja.
O kwuru na a na-enye Dantata na Sawoe ọrụ abụọ a,
Leave a Reply