Take a fresh look at your lifestyle.

Ọdọ mmiri Cameroon abụghị ihe kpatara nnukwu ide Mmiri,” Gọọmenti Naijiria kwuru.

Amaka Nliam dere ya na bekee.

0 533

Ọdọ mmiri Cameroon abụghị ihe kpatara nnukwu ide Mmiri,” Gọọmenti Naijiria kwuru.

Gọọmenti Naijiria ekwenyela na mmiri a tọhapụrụ n’ọdọ mmiri Lagdo dị na Cameroon abụghị  ya kpatara oke idei mmiri na-emebi n’ọtụtụ ebe n’ụfọdụ n’ akụkụ Naijiria.

Mịnịsta na-ahụ maka mmiri bụ Maazị Suleiman Adamu, bụ onye kwuputara nke a kwuru na ihe butere ide mmiri ahụ bụ n’ihi na mmiri na-esi n’osimiri Katsina Ala na ndị ọzọ abanye na River Benue tofere oke n’ihi oke mmiri ozuzo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *