Take a fresh look at your lifestyle.

Premier League Klub Aston Villa chụrụ onye njikwa bụ Steven Gerrard.

Chidi igwe dere ya na bekee.

0 454

Premier League Klub Aston Villa chụrụ onye njikwa bụ Steven Gerrard.

Otu  egwu boolu Premier League  chụrụ onye njikwa  ha bu Steven Gerrard n’ihi mmalite adịghị mma na oge 2022/2023 nke hapụrụ ndị otu ahụ na ọnọdụ ime ka ha bụrụ  ndi gbatara ndi nke iri na asaa ka egwuregwu iri na otu gachara.

A mara ọkwa nchụpụ Gerrard ozugbo mgbe e meriri ndị otu ya  3-0 .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *