Take a fresh look at your lifestyle.

Onye na-azọ ọkwa Sinetọ na Kogi  n’ime otu paati NNPP ekwuola nay a ka nọọ chịm.

Nnenna Okoronkwo dere ya na bekee.

0 399

Onye na-azọ ọkwa Sinetọ na Kogi  n’ime otu paati NNPP ekwuola nay a ka nọọ chịm.

Onye ndọrọndọrọ ọchịchị New Nigerian Peoples Party (NNPP) Kogi West Senatorial, maka ntuli aka izugbe 2023, Hon. Abubakar Ibuku Muhammed Bukky, kwuru na ọ ka nọ n’ọsọ.

Bukky, bụ onye kwuru okwu megide akụkọ ụgha na mgbasa ozi ọha na eze nay a esoghịzị kwuru na ya zuru oke n’ọsọ ahụ, na-agbasi mbọ ike iji nweta mmeri.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *