Ide mmiri: Gọọmenti Anambra ga-amalite ịgba ọgwụ mgbochi maka oria otoro.
Temitope Obatoke dere ya na bekee.
Ide mmiri: Gọọmenti Anambra ga-amalite ịgba ọgwụ mgbochi maka oria otoro.
Gọọmenti Anambra steeti ekwupụtala atụmatụ ịmalite ịgba ọgwụ mgbochi iji gbochie oria otoro na ọrịa ndị ọzọ na-efe efe na steeti ahụ dị ka ihe ga-enyere aka n’oke ide mmiri ahụ.
Onye odeakwụkwọ ukwu nke Anambra State Primary Healthcare Development Agency (ASPHCDA), Dọkịnta Chioma Ezenyimulu, mere ka a mara nke a n’Awka na mkparịtaụka otu ụbọchị na-aga n’ihu na mgbasa ozi maka oria na-efe efe .Nke a ga-ebido na Tuzdee na-abịa n’abalị iri abụọ na ise n’ọnwa Ọktoba.
Leave a Reply