Take a fresh look at your lifestyle.

William Ruto emeriela n’ụlọ ikpe dịka Onyeisiala ọhụrụ nke mba Kenya

0 729

Ụlọikpe kachasị na mba Kenya ekpebiela na ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere n’ọnwa Ọgọst 2022 dabara adaba.

Nke a pụtara na mkpọpụta a kpọpụtara William Ruto dịka onye meriri ntuliaka ahụ bụ eziokwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *