Ụlọ ọrụ na-ahụ maka teknụzụ nke mgbasa ozi na Nigeria na-ewepụta Talent Gap Analysis.
Na'ankwat Dariem, Abuja dere ya na bekee.
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka teknụzụ nke mgbasa ozi na Nigeria na-ewepụta Talent Gap Analysis.
National Information Technology Development Agency (NITDA) na-arụkọ ọrụ na Co-Creation Hub (CcHUB) iji wepụta National Technology Talent Gap Analysis Research, 2022.
Nke a dị n’akwụkwọ ozi nke ndị isi ụlọ ọrụ na mmekọrịta dị n’èzí, NITDA, Oriakụ Hadiza Umar, na onye isi njikwa mgbasa ozi, CCHub, Muhammad Eyinfunjowo binyere aka na Abuja, Nigeria.
Leave a Reply