Naijiria na-agbasi mbọ ike imechi ụkwara nta.
Otu National Tuberculosis, Buruli Ulcer, and Leprosy Control Programme (NTBLCP) na ndị otu ya na-ekwu na a na-agbasi mbọ ike iji gbanwee akụkọ a na Naijiria site na mgba dị elu nke ha na-ebuso ụkwara agha n’Africa na n’ụwa nile.
Nke a bụ ka e debara Naijiria na ndi nke isii n’ime mba iri atọ dị ọnụọgụ ndị na-ebute ọrịa TB.
Nnyocha egosiwo na isi okwu na-enwere ndi buu TB n’ala a ma ndị okenye ma ụmụaka .
N’ikwu okwu n’oge mgbasa ozi ahụike n’efu gbasara ụkwara nta, osote onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka TB na mgbochi ịba, Breakthrough Action, Dr. Bolatitu Ayenigba.
Mgbalị ndị a niile na-enye aka n’ịkwalite nghọta nke ndị Naijiria gbasara TB na ịba ụba ọnụọgụ TB nke a chọpụtara ma tinye ọgwụgwọ.
Dọkịnta Ayenigba kwuru na na mgbakwunye na ụbọchị ụkwara nta nke ụwa bụ nke a na-eme n’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa Maachị,
Leave a Reply