Take a fresh look at your lifestyle.

ịGBA AFA

Chigo dere ya.

0 1,020

OMENALA NA EWUMEWU IGBO.

ịGBA AFA

Nke a soo n’otu uzo ndi Igbo ji achọpụta ihe zoro ezo n’ihe miri emi nke mmadu nkiti na anya nkiti agaghị akọwa.Site n’afa ka esi amata ebumnobi ụmụmmụọ na ndiichie.

Onye na-agba afa bụ dibia afa.Mgbe ọ bụla o malitere I mata na o bidola ịgba afa.

Ọ bụ ihe a gbatara n’afa ka eji achụ aja.O were bụrụ ya n’afa ekwughi aja agaghị apụta.

ỤZỌ DI ICHE ICHE ESI AGBA AFA

1)AFA MMIRI:INYO ANYA NA MMIRI WERE GBAA AFA.

2)AFA UGEGBE:INYO ANYA NA UGEGBE WEE GBAA AFA.

3)AFA ỤKPỤKPA:IJI AZỤ UGIRI AGARA ERIRI WERE GBAA AFA.

 

IHE MERE EJI AGBA AFA.

O bu nsogbu di iche iche na-edunyekari otutu ndi mmadu n’igba afa.Ha bu ndi a.

1)A kpata  e tufuo.

2) A mụtaghị nwa.

3)Oke ọnwụ na  oke nrịanrịa.

4)Ume ọmụmụ.

Ụfọdụ na-agbakwa afa ka ha chọpụta ọtụtụ ihe ndi ọzọ na-abụghị nsogbu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *