Take a fresh look at your lifestyle.

Ọrịa Covid-19 nwereike ịselite isi ọzọ – NCDC

0 691

Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19 dịka ahụtara ya n’ahụ mmadụ otu puku narị atọ na iri atọ na abụọ n’ime otu izuụka.

N’otu aka ahụ ka ngalaba WHO na-ekwu na ọkarịala mmadụ nde narị ise na iri isii na ise buterela ọrịa a n’ụwa niile ebe mmadụ nde isii na ụma atọ nwụrụ n’aka ya.

WHO kwuwkara na agbaala ọgwụ mgbochi ijeri iri na abụọ kamgbe ụbọchị iri na itolu nke ọnwa Julai.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *