Onyeisiala Buhari abanyela n’ ikwusi okwu ike maka abụba ọrụ nke ASUU.
Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.
Onyeisiala Buhari abanyela n’ ikwusi okwu ike maka abụba ọrụ nke ASUU.
Onyeisiala Buhari abanyela n’ ikwusi okwu ike maka abụba ọrụ nke ASUU.Ọ zutere ụfọdụ ndị Mịnịsta na ndị isi ụlọ ọrụ ọ metụtara n’ụlọọrụ ya n’ụbọchị Tuzdee, ka ha leba anya n’ụzọ ha ga-esi dozie ya bụ ihe nke nogoro ogologo oge.
N’oge nzụkọ ahụ, onyeisiala Buhari nyere ndị ọrụ gọọmentị o metụtara aka ka a mara etu a ga-esi emechi esemokwu dị n’etiti ndi nkuzi mahadum na gọọmentị . Ndị bịara nzukọ ahụ bụ odeakwụkwọ Gọọmenti Federation Boss Mustapha, Minista Mmụta, Adamu Adamu, ego, mmefu ego na atụmatụ mba, Zainab Ahmed, ọrụ na ọrụ Dr Chris Ngige, Communications and Digital Economy, Isa Pantami. Onye isi ọrụ nke Federation, Dr. Folashade Yemi-Esan, yana onyeisi oche nke
National Salary Income and Wages Commission, Ekpo Nta na Director-General Budget Office, Ben Akabueze.
Leave a Reply