Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari akpọọla ọgbakọ Security Council.

0 591

Onyeisiala Muhammadu Buhari na-eduzi ọgbakọ nchekwa mba.

Nzukọ a malitere n’elekere 09:00 GMT na-eme n’ụlọ ọrụ ọchịagha na isi ndị agha.

Ndị bịaranụ gụnyere onye isi ndị ọrụ nchekwa, General Lucky Irabor, ndị isi ọrụ na onye Inspector General nke ndị uwe ojii, Usman Alkali.

A na-atụ anya na nzụkọ a ga-enyocha ọnọdụ nchekwa dị ugbu a na mba ahụ, iji nweta azịza na-adịgide adịgide.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *