Take a fresh look at your lifestyle.

Mgbasa ozi megide ịba bụ ọgụ mmadụ niile – Soludo.

0 604

Aka na-achị Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo akpọkuola Ndi-anambra ka ha sonye n’ọgụ a na-alụso ịba.

Soludo mgbe ọ na-ekwu okwu n’emume mwụpụ ọkọlọtọ maka nkesa free Insecticide Treated Net (ITN’s), bụ nke e mere n’Awka n’ụbọchị Wednesde kwuru na ọ bụghị naanị ọrụ gọọmentị kama ọ bụ nke onye ọ bụla.

Soludo kwuru na, a ga-ekesa ụgbụ a n’ime obodo, kpọkuo ndị eze ọdịnala, ndị isi ala na ndị isi ntorobịa ka ha hụ na nkesa zuru oke na nke ọma, na-ekwupụta na ha ga-ekere òkè dị ukwuu na ịga nke ọma nke ozi a.

“Ahụike bụ akụ na ụba na nke a bụ akụkụ nke mmemme maka ibi ndụ ahụike yana maka anyị inwe ahụike nke uche na ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *