Take a fresh look at your lifestyle.

Mba Hungary nwetala nwanyi mbu dika onyeisiala   

0 426

Eduola, Katalin Novak,n’iyi ọrụ dika nwanyi mbụ ga-achi dika onyeisiala mba Hungary n’ụbọchi Tuuzde.

Ndi Parliament họpụtara Novak dika onyeisiala mba Hungary n’abali iri nke ọnwa Machi, dika emere ntuliaka a, Novak kwuru nay a ga abụ onyeisiala udo.

Emume idu ya n’iyi ọrụ ga-ewere ọnọdu n’ụtụtụ ụbọchi Satọọde na ogige  Kossuth Square n’ihu Parliament.

“O nwetaravotu 137 ebe onye n’ama ya aka n’ihu bu Peter Rona nwetara votu 51.”

Novak ka ahọpụtara maka ọchichi afọ ise ebe enwere ike ihọpụtaghari ya ọzọ dika iwu Fundamental Law siri kwado.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *