Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari ekelela Bola Tinubu n’ncheta ọmụmụ ya  

0 382

Onyeisiala Naijira bụ, Muhammadu Buhari esonyerela ndi ndu out ndọrọndọrọ All Progressives Congress (APC),were ṅụria dika onye ndu ha bụ Bola Ahmed Tinubu ma bukwara onye jibu ọkwa dika Gọvanọ nke steeti Lagos gara afo iri asaa taa bụ Tuuzde abali iti abụọ na asaa nke ọnwa Machi,2022.

Maka mbọ ọgbara na ọnọdu akụlụba,ezi nmepe nakwa agamn’ihu nke obodo anyi.

“AsDika onye jibu ọkwa Gọvanọ nke Steeti Lagos gbara afọ iri asaa,” onyeisiala kwuru na, “ anam ekele ya maka  mbọ ona agba udo na idinotu nke ala anyi,tinyere etu osi nyere ndi mmadu aka na agbanyegbi mpagbara onye ahụ si puta.”

Prezidenti Buhari soro ndi enyi,ezin’ụlọ,ndi azụm ahia nakwa ndi otu ndọrọndọrọ were nuria maka ncheta omumu ezi onye ndua.

Ma yọọ Chineke ka onye Mazi Tinubu,bụ onye ana etu  the Jagaba of Borgu Kingdom,ike ,ezi ahu ikena amamihe ọga eji chia ala anyi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *