Take a fresh look at your lifestyle.

Itozu oke iko mba uwa: mba Ghana na Naijiria agbala onyelawa onyelawa na Kumasi

0 449

Otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria hagara ga zute ndi ogbo ha nke mba Ghana n,ama egwuriegwu Baba Yara nke di n Kumasi n’abali ubochi Satoodee,na asompi ntozu oke iko mba uwa.

Ndi out egwu abuo a enweghi ndi nyenwuru ibe goolu,nkea putara na ha gbarar onye lawa onye lawa.

Ebe agba nke abuo ya ga abu n’ubochi Tuuzdee na ama egwuriegwu MKO Abiola nke dina Abuja.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *