Take a fresh look at your lifestyle.

ONYE GA-ABỤZļ GỌỌVANỌỌ UGBU A NA STEETI ANAMBRA.

0 659

ONYE GA-ABỤZļ GỌỌVANỌỌ UGBU A NA STEETI ANAMBRA.

Igbo kwuru na ugo gbuzue ọchakee.Ọ were bụrụ ya na Maazi Charles Soludo ga-ewere ọnọdụ dịka onye ga-achǃ Steeti Anambra site n’ụbọchị taa.

Ọtụtụ ihe ka ụfọdụ ndi ọ ga-achị na-ekwu na ha tụrụ anya n’aka ya dk.

*Nchekwa obodo

*I kwalite azụmahịa ha.

*Mmepe obodo,

* Mmụbawanye akụnaụba na ihe ndị ọzọ bụ mkpa ha chọrọ ka Soludo gboo n’ime

Anambra steeti so na steeti ndị di n’Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa ebe azụmahịa nakwa iji ego chụọ ego bụ isi mmiri akụnaụba ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *