Osote Onyeisiala Osinbajo ekelela Onyeisiala Buhari Na Agbam Afo Iri Asatọ
Osote onyeisiala Yemi Osinbajo na nwunye ya bụ Dolapo ekelela Onyeisiala Muhammadu Buhari na mmemme ncheta ụbọchị ọmụmụ ya nke iri asatọ ya taa.
N'ime ozi obinyere aka n'onwe ya nke ọnụ na-ekwuchitere ya bụ Laolu Akande wepụtara, osote…