Naijiria Nyere Ekele Maka Nkwado UK Na Nchekwa, Ọchịchị
Mịnịsta na-ahụ maka ndị uwe ojii, Sinetọ Ibrahim Gaidam kelere gọọmentị United Kingdom maka nkwado na mmekorita enyere Naịjirịa n'akụkụ dị iche iche, gụnyere nchekwa, ọchịchị, na nkwado akụ na ụba.
Mazị Gaidam nyere ekele a n'oge nleta…