Etu ị ga-esi gwọ ọrịa maọbụ ọkọ i butere
Tupu e kwuo okwu ọgwụgwọ, Akinde nyere ndị mmadụ ndụmọdụ ịgba mbọ debe onwe ha ọcha.
"Ị debe ebe ahụ ọcha bụ naanị ihe kachasị mma ga-egbo nsogbu ibute ọrịa a" ka o kwuru.
A bịazie n'okwu ọgwụgwọ, ọ kwuru na ọ dị mkpa ka ndị mmadụ gaa…