NDLEA achọpụtala ọgwụike ọnụ ahia ya ruru N22bn
Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA n’aha ichafu,emela ka amata na dika ha n’enyocha onye mgbere ọgwụike bụ,Chief Afam Mallinson Ukatu,na ha chọpụtara contena abụọ nke ọgwụ Tramadol bụ nke ọnụ ahia ya ruru njeri naira iri!-->…